Ranaram Bishnoi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ranaram Bishnoi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ọrụ ọ na-arụenvironmentalist Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1965 Dezie

Ranaram Bishnoi bụ onye na-ahụ maka gburugburu ebe obibi dị afọ iri asaa nke obodo Ekalkhori dị nso na Jodhpur, Rajasthan . Ọ malitere ịkụ osisi n'ọzara na ebe kpọrọ nkụ dị nso n'obodo ya. Ọ kọrọ ihe karịrị osisi 27,000 n'ala iri abuo na ise bigha na nnukwu ite ụrọ n'onwe ya. Ndị obodo ahụ maara ya dị ka ahhu "nwoke osisi".[1]

O kwenyere na ụdị ndị na-abụghị mmadụ nwere ikike nhata ma ọ bụ karịa ibi ndụ n'ụwa karịa ụmụ mmadụ. O kwuru na "osisi na ụmụ anụmanụ nọ na mbara ala ọtụtụ tupu anyị erute ebe a. Ha nwere ikike karịa ụwa ma ọ bụrụ na anyị enweghị ike inye ha nke ahụ ọbụlagodi anyị nwere ike hụ na anyị agaghị ebibi ha na anyaukwu anyị. "

Onye ọrụ ibe ya bụ Khamu Ram Bishnoi, nke a makwaara dị ka nwoke Turban. N'ịkụ osisi ndị a, ọ kwụsịrị ọzara ka ọ ghara ịgbasa n'obodo ya nke nwere ike imebi ọtụtụ narị ihe ọkụkụ.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. 'Tree-man' turns sand dune 'green' | Business Line. Thehindubusinessline.com (2013-04-21). Retrieved on 2015-11-08.