Rashad McCrorey

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rashad McCrorey
Born
Rashad McCrorey

(1979-11-02) 2 Novemba 1979 (age 44)
Harlem, New York, United States
Alma materDowling College (BSs)
Baruch University (MPA)
Drew University (MTheol)
OccupationInvestor
Known forTourism chief of Iture, Elmina

Rashad McCrorey (amụrụ na Nọvemba 2, 1979) [1] nke a makwaara dị ka Nana Kofi Kukudurfo I, bụ onye ọchụnta ego na onye na-etinye ego n'Afrịka. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye isi njem nleta nke Iture, obere obodo nke Elmina na mpaghara etiti nke Ghana [2][3][4][5]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

McCrorey ebiela na Ghana kemgbe Febụwarị 2020. O nwere nzere bachelọ na sociology / anthropology na Kọleji Dowling, Manhattan, New York; nzere masta na nchịkwa ọha na eze na CUNY Mahadum Baruch, New York. [3]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Rashad McCrorey na Harlem, New York.[6] Ọ bi na Ghana ugbu a.[7][8]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

McCrorey bụ onye nwe ngafe-omenala Afrika, ụlọ ọrụ njem nleta nke na-ahụ maka ịhazi njem na mba Afrịka dịka Ijipt, Ghana, Kenya, Naijiria, Rwanda, na Uganda. Ọ bụ onye edemede a maara maka akwụkwọ "Rapaara na Afrika" na "Iwu nloghachi iri".[9] Tụkwasị na nke a, ọ na-arụ ọrụ dị ka onye nta akụkọ maka ModernGhana, ụlọ ọrụ mgbasa ozi n'ịntanetị.[10]

A maara Rashad McCrorey dị ka onye Amerika nwere ikike na njem na ịlaghachi n'Afrika. [11] [12] [13][14][15]

Ebe m so dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Rashad McCrorey. IMDb. Retrieved on May 14, 2022.
  2. Nyarko (April 27, 2022). Rashad McCrorey installed Tourism Chief of Elmina (en-US). MyJoyOnline.com. Retrieved on May 16, 2022.
  3. 3.0 3.1 Online (May 2, 2022). McCrorey made Tourism Chief - GBC Ghana Online - The Nation's Broadcaster | Breaking News from Ghana, Business, Sports, Entertainment, Fashion and Video News (en-US). Retrieved on May 13, 2022. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  4. Traditional naming ceremony held for 49 diasporans (en). GhanaWeb (April 28, 2022). Retrieved on May 13, 2022.
  5. Tetteh (April 27, 2022). Black American installed as Nsarahwehene of Iture promises to invest in tourism (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana. Retrieved on May 14, 2022.
  6. Schwartz-Lavares (September 30, 2020). Black Americans are leaving their homes to start their own all-Black communities (en). ABC News. Retrieved on May 13, 2022.
  7. Greene (April 17, 2020). Harlem man stuck in Ghana for weeks due to coronavirus travel restrictions says he's fine staying put (en). New York Daily News. Archived from the original on April 17, 2020. Retrieved on May 13, 2022.
  8. Winsor (July 12, 2020). 'Apartheid and Jim Crow are really no different': Why George Floyd's death reverberated in Africa (en). ABC News. Retrieved on May 14, 2022.
  9. Travel Expert Rashad McCrorey Shares How an Unexpected Overseas Quarantine Turned into a New Way of Life in New Book Stuck in Africa (en-US). US Newswire (August 6, 2021). Retrieved on May 13, 2022.
  10. Beeko (April 20, 2022). Travel Blogger Rashad McCrorey set to become Tourism Chief of Elmina (en-US). News Ghana. Retrieved on May 13, 2022.
  11. Quaye (July 15, 2021). How American Tour Operator, Rashad McCorey Found A Creative Solution To Tourism During COVID-19 - Ameyaw Debrah (en-US). Retrieved on May 13, 2022.
  12. Jordan (2020-05-01). The American Entrepreneur Leading The Back To Africa Travel Movement (en). Forbes. Retrieved on May 13, 2022.
  13. Stanglin (2020-06-26). Fact check: Ghana is not offering money, land to lure Black Americans (en-US). USA TODAY. Retrieved on May 13, 2022.
  14. Osei (May 11, 2022). Rashad McCrorey And Friends Partner To Donate Over Ghc35,000 To NGOs And Communities In Ghana (en-US). ZionFelix.net. Retrieved on May 13, 2022.
  15. Prosper (August 14, 2021). 'I'm In Paradise, Not Going Back to Babylon': Entrepreneur from Harlem Who Moved to Ghana Says He Has No Intentions of Moving Back to America (en-US). Atlanta Black Star. Retrieved on May 16, 2022.