Ray C

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Rehema Chalamila (amụrụ na ubochi iri na ise na inwa Mee na for otu puku nari itoolu iri asatọ na abụọ na Iringa), nke a maara nke ọma site na aha egwu ya bụ Ray C, bụ onye egwu si Tanzania. Ụdị egwu ya bụ Afro pop, ọkachasị Bongo Flava.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Tupu ọ banye n'egwú, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-eme ihe ngosi maka ụlọ ọrụ redio FM igwe ojii nke dị na Dar es Salaam. O weputara abọm izizi ya, Mapenzi Yangu, n'afọ puku abụọ na atọ.

Ọ gara Kenya, Uganda, Tanzania, Burundi, Rwanda, Mozambik, China, mba Unaited, Nọway, Jamini, Netherlands, Griisi, Swidin, Steeti Unaited, Ọstralia, Tailand, South Afrika, India, Naijiria, na mba ndị ọzọ.[1]

Nkọwapụta[dezie | dezie ebe o si]

Abọm:

  • Mapenzi Yangu (2003)
  • Na Wewe Milele (2004)
  • Sogea Sogea (2006)
  • Mmetụta M (2008)

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

O meriri:

  • 2004 onyinye egwu Tanzania - Nwanyi kacha mma na omenka egwu [2]
  • 2004 Kisima onyinye egwu- Nwanyị na-eme ihe nkiri si Uganda na Tanzania [1]
  • 2007 onyinye egwu Tanzania - Nwanyị kacha mma na ómeka egwu

Ndị a họpụtara:

  • 2006 Onyinye egwu pealu Afrịka_ N
  • 2005 Chanelu O onyinye egwu - Okacha mma Afrika East
  • 2007 Pealu of Afrika onyinye egwu - Nwanyị Kasị Mma (Tanzania) [3]
  • 2008 Pealu Afrika Onyinye egwu - Nwanyị Kasị Mma (Tanzania) [4]
  • 2011 Tanzania Music Awards - onyonyo kacha mma, Abụ kacha mma, Egwú Afro Pop kacha mma na Abụ kacha mma ('Mama Ntilie' na Gelly wa Ryme & AT) [5]

Ebe mụ si dee[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]