Gaa na ọdịnaya

Rayhana Miloud Hocine

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rayhana Miloud Hocine
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịAlgeria Dezie
Aha ezinụlọ yaHocine Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Jenụwarị 1996 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
Ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

Rayhana Miloud Hocine (amụrụ 3 Jenụwarị 1996) bụ nwa agbọghọ Algeria na egwu volleyball. Ọ bụ otu n'ime ndị otu volleyball ụmụ nwanyị nke mba Algeria.

O sonyere na 2014 FIVB Volleyball Ukwu ụwa Prix. N'ọkwa klọb ọ gbara bọọlụ maka WOChlef n'afọ 2014.[1]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Team Roster – Algeria. FIVB.org. Retrieved on 11 February 2016.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]