Raymond Ofula

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Raymond Ofula
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereRaymond Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri Dezie

Raymond Ofula bụ onye Kenya na-eme ihe nkiri.[1] Ọ nọwo na ụlọ ọrụ ihe nkiri ihe karịrị afọ iri anọ. Ọ pụtakwara na ihe nkiri obodo na nke mba ụwa.[2][2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ pụtara na ihe nkiri dka To Walk with Lions (1999), Lara Croft: Tomb Raider - The Cradle of Life (2003), The White Masai (2005), Winterreise (2006) nakwa The Boy Who Harnessed the Wind (2019).[3] Ọ pụtakwara na Netflix show Queen Sono .[4] Raymond bụkwa onye ọka ikpe nwere nkà na-enyere aka ịmepụta ndị na-eme ihe nkiri nwere nkà na-abịanụ ya na ndị ọzọ na-eme ihe nkiri dịka Naomi Nga'nga na ihe ngosi TV nke Startimes Kenya kpọrọ dịka onye na-esote[5] Ofula lụrụ Anne Ofula ruo mgbe ọ nwụrụ n'afọ 2008.[6]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]