Redouani Amina

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Redouani Amina
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịAlgeria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Septemba 1984 Dezie
Ebe ọmụmụBejaia Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichelibero Dezie
ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

Redouani Amina (amụrụ 9 Septemba 1984) bụ nwa agbọghọ Algeria na egwu volleyball. Ọ bụ otu n'ime ndị otu volleyball ụmụ nwanyị nke mba Algeria.

O sonyere na 2014 FIVB Volleyball Ukwu ụwa Prix. N'ọkwa klọb ọ gbara bọọlụ maka ROMANS VOLLEYBALL n'afọ 2014.[1]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Team Roster – Algeria. FIVB.org. Retrieved on 11 February 2016.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]