Reed Vertelney
Ọdịdị
Reed Philip Vertney (amụrụ n'afọ 1956) bụ ónyé America na-emepụta ihe ndekọ, ónyé na-ede egwu, onye na'ede egwu, na onye na-egwu ọtụtụ ngwá egwu si Calabasas, CA. Ya na Luther Vandross, Marcus Miller, Charlie Wilson, Kenny Lattimore, Evelyn "Champagne" King, na ọtụtụ ndị ọzọ arụkọwo ọrụ.[1] Ọ gụrụ akwụkwọ na Berklee College of Music . Ya na Luther Vandross na-ekere òkè abụọ Grammy nominations na 1997 màkà "Your Secret Love" (Best R&B Song) na 1994 màkà "Heaven Knows" (Best Singer R&B).[2][3][4][5][6][7][8]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "AllMusic: Reed Vertelney". AllMusic (in Bekee). Retrieved 2021-09-29.
- ↑ "The Complete List of Nominees". Los Angeles Times. 1997-01-08. Retrieved 2021-09-29.
- ↑ "GRAMMY AWARDS". The Washington Post. 1997-02-23. Retrieved 2021-09-29.
- ↑ "Grammy Nominees". Variety. 1994-01-06. Retrieved 2021-09-29.
- ↑ "Pittsburgh Post-Gazette". 1994-01-07. Retrieved 2021-09-29.
- ↑ "The Tuscaloosa News". 1994-01-07. Retrieved 2021-09-29.
- ↑ "The Times-News". 1994-01-07. Retrieved 2021-09-29.
- ↑ "The News-Journal". 1994-01-07. Retrieved 2021-09-29.