Reine Sosso
Ọdịdị
Reine Sosso
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Aha enyere | Reine |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Maachị 1993 |
| Ebe ọmụmụ | Kameroon |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2012 Summer Olympics |
Reine Sosso (onye bụ onye amụrụ n'abalị̀ iri na iteghete nke ọnwa Maachị n'afọ 1993 bụ(1993-03-19) ọ sobu dị ka nwanyị Cameroon na-echebe maka onyinye goolu bọọlụ.
Ọ sonyeere dị ka otu n'ime ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Cameroon n'afọ 2012 Summer Olympics .[1] Na klọb ọ gbara bọọlụ nye ndị otu klọb nke Franck Rollycek.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Cameroon na 2012 Summer Olympics
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FIFA.com. FIFA Tournaments - FIFA.com. FIFA.com. Archived from the original on September 14, 2015.