Remembrance Arcade (Lagos)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

The Remembrance Arcade nke dị na Tafawa Balewa Square, Lagos, bụ ebe a na-echeta ndị agha Naijiria nwụrụ na Agha Ụwa Mbụ, Agha Ụwa nke Abụọ na Agha Obodo Naijiria. Ọ dị n'ime Tafawa Balewa Square na Lagos Central Business District. A na-eme emume ncheta ndị agha kwa afọ na ebe a.[1][2] N'ọnụ ụzọ nke ebe ahụ, a kpụrụ ịhụ ihe oyiyi nke onye agha a na-amaghị ama nwere égbè na-eche ihu n'ọnụ ụzọ. A na-eji ahịhịa, na ihe akpọrọ pavements, na cenotaph edozi oghere ahịhịhịa ndụ.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Pictorial: Sanwo-Olu lays wreath on Armed Forces Remembrance Day. Punch Newspapers (15 January 2022).
  2. Remembrance Day: Sanwo-Olu commends security officers on peace keeping. Vanguard News (15 January 2021).