Rena Wakama

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Rena Wakama

Rena Wakama (amụrụ ya n'ubochi iri na otu n'ọnwa Eprel nke afọ 1992) bụ onye nkuzi bọọlụ basket nke Naijiria na onye bụbu onye ọkpụkpọ bọọlụ bụ onye isi nchịkwa nke Nigeria Senior Women's basketball Team na onye na-enyere onye nkuzi aka na Mahadum Stony Brook . [1] [2][3][4]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Wakama na Raleigh, North Carolina ndi muru ya bù Johnson Wakama ya na Rosana Oba bụ ndị obodo Okrika, Rivers State, nke mba Nigeria.[5]O nwere nzere bachelọ na Therapeutic Recreation na Mahadum Western Carolina, na nzere masta na Business Administration na Manhattan College.[6][7]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ịhụnanya Wakama nwere maka basketball sitere n'ike nke nwa nwanne ya nwoke; Onimisi Aiyede mgbe ọ dị na nwata.[5]

Dịka onye na-egwu egwu[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ nọ na WCU, ọ turu bọọlụ maka Western Carolina Catamounts ruo afọ anọ.Ozugbo ọ hapụrụ kọleji, ọ sonyeere D'Tigress ebe ọ turu bọọlụ maka otu ahụ na asọmpi Afrobasket ụmụ nwanyị nke afo 2015 na Cameroon ebe Naịjirịa mechara ndi nke atọ.[8]Ọ nọchitekwara anya First Bank nke Naịjirịa na FIBA Africa Champions Cup for Women n'oge ọrụ ya dịka onye egwuregwu.

Dịka onye nkuzi[dezie | dezie ebe o si]

N'ime afọ abụọ mbụ ya na Manhattan College, ọ rụrụ ọrụ dịka onye nduzi nke ọrụ basketball ụmụ nwanyị, ọ ghọrọ onye enyemaka onye nkuzi n'afọ nke atọ ya ebe ọ nọgidere na-azụlite nkà mgbe ọ na-eje ozi dịka ndị nkuzi na onye na-ahụ maka ọrụ obodo.

N'oge afọ 2023, ọ ghọrọ nwanyị mbụ bụ onye isi nchịkwa nke D'Tigress., [9] wee bụrụ onye nkuzi mbụ nke National Female Basketball Team meriri asọmpi ahụ kemgbe ọ malitere na afo 1966 [10][11][12]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Paris 2024: Wakama Invites 15 Players For Olympic Qualifiers. Leadership News (2024-02-04). Retrieved on 2024-04-23.
  2. Nigeria (2023-07-01). U.S-based Nigerian, Wakama, is new D'Tigress coach. The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on 2024-04-24.
  3. Adewale (2023-08-02). AfroBasket: D’Tigress star Okonkwo salutes Wakama. Punch Newspapers. Retrieved on 2024-04-24.
  4. Bajela (2023-07-01). Applause as NBBF appoints Wakama new D’Tigress head coach. Punch Newspapers. Retrieved on 2024-04-24.
  5. 5.0 5.1 Shehu (2023-08-06). CLOSE-UP: Rena Wakama, the first female coach to win Afrobasket title. TheCable. Retrieved on 2024-04-23. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Shehu 2023 h013" defined multiple times with different content
  6. Udugba (2023-08-08). Rena Wakama: Road to becoming first female basketball coach winner. Businessday NG. Retrieved on 2024-04-23.
  7. Murengerantwari (2023-08-02). FIBA Women's AfroBasket: Nigeria’s Rena Wakama a symbol of empowerment (en). The New Times. Retrieved on 2024-04-24.
  8. My work with D'Tigress 'll be marvelous. Vanguard News (2023-07-15). Retrieved on 2024-04-23.
  9. Jide (2023-08-12). Inspiring story of victorious D'Tigress coach, Rena Wakama. Daily Trust. Retrieved on 2024-04-23.
  10. Reporters (2023-08-11). Seven things you need to know about Rena Wakama. Punch Newspapers. Retrieved on 2024-04-23.
  11. Women's Basketball Assistant Coach Rena Wakama Guides Nigeria Women’s National Team to Their Fourth FIBA AfroBasket Title (en). Stony Brook University Athletics (2024-04-16). Retrieved on 2024-04-24.
  12. Sports (2023-08-06). D'Tigress: Amy Okonkwo wins MVP, Rena Wakama celebrates Afrobasket history (en). Pulse Sports Nigeria. Retrieved on 2024-04-24.