Rhodocene

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Rhodocene, nke ha ma na mgbe mbu kà bis(η5-cyclopentadienyl)rhodium(II), bu ọgwù àlà jikọtárá ya na ihe he kèrè bụ [Rh(C5H5)2]. Mkpuru ya bụrụ molecule nke otuotu, nwèrè atom nke rhodium nke fabènyè ímé etemete planar abụo nke atom carbon ise nke ha ma kà gbùrù gbúrù cyclopentadienyl na ndózi nfábànyé.