Gaa na ọdịnaya

Rinne Oost

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Rinne Oost (amụrụ ya na 7 September 1974) obu Dutch Paralympic cyclist nwere anya nsogbu. O nochitere anya Netherlands na 2012 Summer Paralympics nke emere na London, United Kingdom. Onwetere bronze medal maka meri ya.[1]

Oost nwetere bronze medal maka meri omeriri na men's 1km time trial B event nke onye na akuziri ya bu Patrick Bos sokwa ya.[1] [2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Rinne Oost. paralympic.org."Rinne Oost". paralympic.org.
  2. "Zilveren medaille Norbruis op Paralympics, brons voor Oost", NU.nl, 1 September 2012. Retrieved on 18 December 2019. (in Dutch)
  3. "Neil Fachie and Barney Storey win tandem gold", Evening Standard, 1 September 2012. Retrieved on 18 December 2019.