Rita Aciro
Rita Aciro bụ onye na-agbachitere ikike mmadụ na Uganda na onye isi nchịkwa maka netwọkụ ụmụ nwanyị Uganda (UWONET). Ọ bụ onye nnata nke 2021 European Union Human Rights Defenders Award.[1][2][3][4][5]
Mmalite na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Aciro malitere ndụ akwụkwọ ya na ụlọ akwụkwọ Reparatrix Boarding na Bugonge Entebbe, mgbe nke ahụ gasịrị ọ sonyeere ụlọ akwụkwọ sekọndrị Kololo maka agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ sekendrị ya.[6]
Ọ banyere na Netwọk ụmụ nwanyị nke Uganda (UWONET) dị ka onye na-arụ ọrụ na 1997. [6]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Aciro esorowo obodo na gọọmentị dị n'Ebe Ọwụwa Anyanwụ Afrịka rụọ ọrụ n'okwu gbasara ụmụ agbọghọ na ndị inyom na-edu ndú, ikike ala ụmụ nwanyị, ịlụso ime ihe ike dabere na nwoke na nwanyị ọgụ, iwu udo ụmụ nwanyị, agụmakwụkwọ obodo na ndị na-eme ntụli aka tinyere nyocha ntuli aka. [2] [7] [8] [9] [10][11][12][13]
O nwere ihe karịrị afọ 20 nke ahụmịhe ịbụ onye na-ebute ụzọ n'nkwado na ime mkpọsa maka ikike ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ. [2] [7][4]
Na 2021, European Union Human Rights Defenders Award, nke a na-enye onye na-agbachitere ihe ndị ruuru mmadụ na Uganda kwa afọ, ghọtara ntinye aka ya na ikike ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ na Uganda na nkwalite ikike mmadụ na ụkpụrụ ọchịchị onye kwuo uche ya..[2][3][4][1] [14]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Amamukirori. Activist Ritah Aciro wins 2021 EU human rights defenders’ award (en). New Vision. Retrieved on 2022-06-15.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 2.3 Ninyesiga (2021-05-03). Rita Aciro Scoops the 2021 EU Human Rights Defenders Award. NGO Forum. Retrieved on 2022-06-15.
- ↑ 3.0 3.1 Nassuuna (2021-04-30). Uganda’s Rita Aciro wins EU rights defenders award (en-US). 93.3 KFM. Archived from the original on 2022-06-28. Retrieved on 2022-06-15.
- ↑ 4.0 4.1 4.2 Musinguzi (2021-05-08). Aciro wins EU Human Rights Defenders’ Award 2021 (en). The East African. Retrieved on 2022-06-15.
- ↑ Nakiyimba (2021-08-01). UWONET's Aciro scoops EU human rights defenders' award (en-KE). Capital Radio. Archived from the original on 2023-05-15. Retrieved on 2022-06-15.
- ↑ 6.0 6.1 Nantaba (2017-07-24). RITA ACIRO: Passion for empowering women (en-US). The Independent Uganda. Retrieved on 2022-06-15.
- ↑ 7.0 7.1 Women demand permanent sexual gender based violence court to curb crimes (en-US). The Independent Uganda (2019-11-26). Retrieved on 2022-06-15.
- ↑ Lining up exposed irregularities in NRM primaries- Election observers (en-US). The Independent Uganda (2020-09-06). Retrieved on 2022-06-15.
- ↑ Etukuri. "UWONET executive director arrested", New Vision, 2014-06-19. Retrieved on 2022-07-11. (in en)
- ↑ Uganda: NGO to Train Women Candidates (en). PeaceWomen (2015-02-03). Retrieved on 2022-06-15.
- ↑ UWONET lobbies for GBV funding. Parliament of Uganda (2018-10-24). Archived from the original on 2021-07-29. Retrieved on 2022-07-11.
- ↑ ‘Stop Pulling Each Other Down,’ Women Urged (en-US). ChimpReports (2019-08-29). Retrieved on 2023-05-13.
- ↑ Women demand permanent sexual gender based violence court to curb crimes (en-US). The Independent Uganda (2019-11-26). Retrieved on 2023-05-13.
- ↑ Parish Model Could Fail Due to Shrinking Civic Space – Activist (en-US). ChimpReports (2022-03-04). Retrieved on 2023-05-13.