Rita Akarekor
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Rita |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Febụwarị 2001 |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Delta Queens |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Rita Akarekor (amụrụ na 13 Febuwarị 2001)[1] bụ onye ọgba bọọlụ na-agbaara ndi Delta Queens na asompi bọọlụ nke ụmụ nwaanyi di na Naijiria. Ọ na-agba dika onye na-eche nche bọl. N'afo 2016, ha kwuru na Rita bụ ọgba bọl kachasi mma na asompi bọọlụ ụmụ nwaanyị.[2]
Ọrụ bọọlu
[dezie | dezie ebe o si]Klọb
[dezie | dezie ebe o si]N'oge 2017 asompi ụmụnwaayị, Akarekor nyere goolu abụọ nke meriri Adamawa Queens. Ọ kọwara na ọ teela ọchọrọ inye goolu na udịrị asọmpi ahụ[3]. N’ọnwa Eprel 2017, Akarekor sonyeere ndị meriri Saadatu Amazons, 2-1. Otu goolu ndi Amazons nyere na asompi ahu mebiri ndeko ya.[4] N'onwa Julaị 2017, na-egwuregwu tupu nke ikpeazu, Akarekor mere ndekọ bọọlụ ọhụrụ n'aka ndi Adamawa Queens. O nweghi goolu obula banyere na nke ya[5].
Mba
[dezie | dezie ebe o si]Akarekor gbaara na egwuregwu bọl mba Afrịka nke ụmụnwaanyị n'afo 2016nke ha meriri[6].
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Rita Akarekor.
- ↑ Ladies In Sports Conference A Rousing Success (2017).
- ↑ NWPL: Akarekor Happy To Score Dream Goal For Delta Queens (2017). Archived from the original on 2024-10-07. Retrieved on 2020-11-11.
- ↑ Delta Queens Leave It Late Against Saadatu Amazon (April 2017).
- ↑ NWFL WRAP: Bayelsa Queens, Delta Queens Go Top (July 2017). Archived from the original on 2017-08-20. Retrieved on 2020-11-11.
- ↑ AWCON 2016 Final: Nigeria Vs Cameroon — LIVE UPDATES (2016).