Rode Bui
Ọdịdị
Rode Bui | |
|---|---|
| Member of Arunachal Pradesh Legislative Assembly | |
| Assumed office 2019 | |
| Preceded by | Pakgna Bage |
| Constituency | Damporijo |
| Personal details | |
| Political party | Bharatiya Janata Party |
Rode Bui bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si Arunachal Pradesh nke Bharatiya Janata Party. Ọ bụ onye otu nzuko omebe iwu na ọgbakọ omebe iwu nke Arunachal Pradesh nke iri na otu. [1][2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Damporijo Assembly Election Result 2024: Dumporijo Arunachal Pradesh Elections Poll Result Winner. The Times of India (2024-06-02). Retrieved on 2024-06-02.
- ↑ Damporijo, Arunachal Pradesh Assembly Election Results 2024 Live Updates. India Today (2024-06-02). Retrieved on 2024-06-02.