Jump to content

Rodrigues Mingas

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Rodrigues Mingas
Born
Angola
OrganizationFront for the Liberation of the Enclave of Cabinda

Rodrigo Rodrigues Mingas[1][2][3][4][5] is the leader of the Front for the Liberation of the Enclave of Cabinda-Military Position (FLEC/PM, Templeeti:Lang-pt), a guerrilla independence movement fighting since 1975 for the total independence of Cabinda, one of Angola's 14 provinces which is rich with oil reserves.[6]

E kwenyere na Mingas bi na France. [7]

Mwakpo bọs nke otu egwuregwu bọọlụ Togo

[dezie | dezie ebe o si]

  Na 8 Jenụwarị 2010, ka ndị agha Angola na-edu ya site na mpaghara Cabinda a na-arụrịta ụka, ndị oji egbe bụ ndị FLEC/PM wakporo ụgbọ ala otu egwuregwu bọọlụ mba Togo ka ha na-aga asọmpi iko mba Afrịka nke afọ 2010. Mgbọ egbe sochirinụ butere ọnwụ osote onye nkuzi, ọnụ na-ekwuchitere otu na onye ọkwọ ụgbọ ala, tinyekwara merụọ ọtụtụ ndị ọzọ ahụ. Mingas kwupụtara "ngụgụ obi", na-ekwu na ndị otu ahụ wakporo n'amaghị ama.[8]

  • Agha Obodo Angola

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Tiago Carrasco; João Henriques; João Fontes (2010-08-12). As feridas de Cabinda. Ludopédio.
  2. L'opposition togolaise à la croisée des chemins. République Togolaise (2010-03-24).
  3. La Coupe d'Afrique des Nations s'ouvre dans le sang togolais. parismatch.com (2010-01-11).
  4. Murder on the road to Cabinda poses no threat to Luanda’s control. African Energy (2010-01-22).
  5. Togo foi impedido de regressar à CAN. Diário de Notícias (2010-01-12).
  6. Perrine Mouterde. "Cabinda rebels in Angola carry on the struggle for independence", France 24, 2010-01-12. Retrieved on 2010-01-13.
  7. "Arrests near ambush site", The New Zealand Herald, 2022-08-11. Retrieved on 2022-08-11.
  8. Sturcke. "Togo footballers were attacked by mistake, Angolan rebels say", The Guardian, 2010-01-11. Retrieved on 2010-01-11.