Rokia Doumbia
Ọdịdị
Rokia Doumbia
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Mali |
| Obodo maka egwuregwu | Mali |
| Aha enyere | Rokia |
| Aha ezinụlọ ya | Doumbia |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Mee 1999 |
| Ebe ọmụmụ | Bamako |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | shooting guard |
| Ebe agụmakwụkwọ | Hamilton Heights High School, University of Arkansas |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Arkansas Razorbacks women's basketball |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
Rokia Doumbia (amụrụ na 5 ọnwa Mee, na afọ 1999) bụ onye Mali na-egwu basketball maka Purdue Boilermakers na ndị otu mba Mali.[1]
Ọ nọchitere anya Mali na afọ 2019 Women's Afrobasket .[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Eurobasket. Rokia Doumbia Player Profile, Purdue University, News, Stats - USbasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2021-05-31.
- ↑ Rokia DOUMBIA at the FIBA Women's Afrobasket 2019 (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2021-05-31.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Rokia Doumbia at FIBA