Ronald Chagoury

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ronald Chagoury
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereRonald Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Jenụwarị 1949 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọCalifornia State University, Long Beach Dezie
Ebe obibiLagos Dezie

Omumu ọnwa nke mbụ, na abalị asatọ na afọ 1949 (odi afọ iri asaa na atọ) na Benin City no na Naijiria.Ag umakwukwo College des Frères Chrétiennes.

S.

Ronald Chagoury (a mụrụ ya n'ụbọchị nke asatọ n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 1949) bụ onye ọchụnta ego Naijiria, onye nchoputa (ya na nwanne ya nwoke Gilbert Chagoury), na onye isi oche nke Chagoury Group.

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ronald Chagoury na Naịjirịa na abalị asatọ na onwa nke mbu, na afọ 1949, nwa Ramez na Alice Chagoury, bụ ndị si Lebanon kwaga n'afọ 1940. Ọ gụrụ akwụkwọ na College des Frères Chrétiens na Lebanon, ma gụọ ọmụmụ azụmahịa na Mahadum California State, Long Beach, US.[1]

Chagoury lụrụ Berthe, ha nwere ụmụ abụọ.[1]

Aha Chagoury apụtawo na Panama Papers.[2]

Ndetu[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Executive Team. Chagoury Group. Archived from the original on 2016-05-22. Retrieved on 2016-05-20.
  2. Leaf. Nigeria's Chagoury Group Named In Latest Panama Papers Revelation Okayafrica. Okayafrica.com. Retrieved on 2016-05-20.