Jump to content

Rosalia Pipitone

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rosalia Pipitone
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịItaly Dezie
Aha enyereRosalia Dezie
aha ezinụlọ yaPipitone Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya3 Ọgọọst 1985 Dezie
Ebe ọmụmụPalermo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ mba Italy Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuRes Roma, Italy women's national football team, A.S. Roma Women Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2019 FIFA Women's World Cup Dezie


Rosalia Pipitone (amụrụ n'abalị atọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1985) bụ onye Ịtali na-eche goolu. Ọ na-agba egwuregwu bọọlụ nye otu ụmụ nwanyi Roma na Serie A.

N'afọ 2018 ọ gbara bọọlụ nke A.S. Roma Women.[1]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2018, a kpọrọ ya ka ọ sonye na agbam bọọlụ nke otu mba.[2] Ọ lara ezumike nká na bọọlụ mba ụwa n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2019.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Rosalia Pipitone (en). www.asroma.com. Archived from the original on 4 June 2019. Retrieved on 4 June 2019.
  2. Women's World Cup – Rosalia Pipitone. UEFA.com. Retrieved on 4 June 2019.
  3. Quaresima. "Rosalia Pipitone, addio nazionale", Periodico Daily, 19 August 2019. Retrieved on 26 December 2019. (in Italian)

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • TheRosalia Pipitone at Soccerway