Rosalie Purvis
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Rosalie |
aha ezinụlọ ya | Purvis |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1975 |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Bard College |
Rosalie Purvis | |
---|---|
Born | Templeeti:Birth year and age |
Education | Bard College (BA) Brooklyn College (MFA) Cornell University |
Rosalie Purvis (amụrụ n'afọ 1975) bụ onye nduzi ihe nkiri nkeDutch-American na onye na-eme ihe nkiri. Ọ nwetara nzere bachelọ nke nka na akwụkwọ na ịgba egwú na Bard College, Master of Fine Arts na ntụziaka sitere na Brooklyn College sochiri ya, ọ na-amụkwa maka Doctor of Philosophy na ime ihe nkiri na mgbasa ozi na Mahadum Cornell.[1] E jikọtara ọtụtụ n'ime ihe nkiri ya na Duke Romijn Theatre dị na obodo Amsterdam.[2] O sokwa Ceseli Josephus Jitta dee akwụkwọ ụmụaka Dutch kacha ere ahịa, Jana's nachtreis.[3]
Purvis mechara kwaga United States ma guzobe ụlọ ọrụ ihe nkiri avant-garde, Token otu nari na iri íse, na obodo New York City.
Na Mba United States, a maara Purvis nke ọma maka ọrụ ya na Berthold Brecht's The Good Person of Szechwan na maka ime ka Jonathan Levy's classic, Charlie the Chicken maka ndị na-ege ntị nke oge a.[4][5] O mekwara ọrụ ọhụrụ site na T.D. Mitchell na Mya Kagan.[6]
Purvis bụ ugbu a Libra Assistant Professor of English and Theatre na Mahadum Maine.