Rose Aboaje
Ọdịdị
Rose Aboaje
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Rose |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Disemba 1978 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Rose Aboaje (amụrụ n'afọ 1977) bụ onye Naijirịa bụbu onye na-agba ọsọ nke gbara ọsọ maka Naijirịa na asọmpi egwuregwu nke mba na nke mba ụwa. O meriri ọla nchara na ọlaọcha na 100 mita na 200 mita na 1998 African Championships in Athletics .[1][2]
Egwuregwu mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing | |||||
| 1998 | African Championships | Dakar, Senegal | 3rd | 100 m | 11.31 |
| 2nd | 200 m | 22.83 | |||
| World Cup | Johannesburg, South Africa | 4th | 4 × 100 m | 42.91 | |
| 1999 | All-Africa Games | Johannesburg, South Africa | 5th (sf) | 200 m | 23.73 |
Ihe kacha mma n'onwe ya
[dezie | dezie ebe o si]- 100 mita na 11.31 (1998)
- 200 mita na 22.83 (1998)
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke African Championships in Athletics medalists (ụmụ nwanyị)
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ IAAF Athletes Identity. IAAF Athletics Organisation. Retrieved on 20 May 2020.
- ↑ African Championships Results. GBR Athletics. Archived from the original on 22 February 2020. Retrieved on 20 May 2020.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Rose Aboaje at World Athletics