Roseline Fonkwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Roseline Fonkwa
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1975 Dezie
Ebe ọmụmụKameroon Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-emeputa ihe nkiiri, omee Dezie
Ebe obibiLondon Dezie

Roseline Fonkwa- Moundjongui a mụrụ n'ọnwa Ọgọstụ, 1975) bụ onye na-emepụta ihe nkiri Cameroon na nwanyị ọchụnta ego nwere mmepụta 3R. N'afọ 2017, a matara ya maka ọrụ ya dịka onye na-emepụta ihe nkiri Breach of Trust N'afọ 2015, ọ meriri Cameroon Career Women Awards (2015) na azụmaahịa na Saker Baptist College pride award nke a họpụtara maka ndị bụbu ụmụ akwụkwọ na nkà ha, Fonkwa ka meriri na azụmaọ.[1][2][3][4][5][6][7][8]

Ihe nkiri ndị a họọrọ[dezie | dezie ebe o si]

Mmebi nke ntụkwasị obi (2017) N'akụkụ Epule Jeffrey

2017[dezie | dezie ebe o si]

  • Breach of Trust nke gosipụtara Epule Jeffrey

Onyinye na nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe nrite Ụdị Onye Nwetara ya Nsonaazụ
2015 Cameroon Career Women Awards Azụmaahịa Ya onwe ya Merie
2016 Ihe nrite mpako nke Saker Baptist College Azụmaahịa Ya onwe ya Merie

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

 

  • Ndepụta nke ndị na-eme ihe nkiri Cameroon
  • Ihe nkiri nke Cameroon

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Must Watch Trailer! Roseline Fonkwa-Moundjongui Tackles Incest & Abuse in New Film "Breach of Trust"", Bellanaija, 29 April 2017. Retrieved on 26 September 2017.
  2. 237exclusive.. U.K producer and owner of 3R productions Roseline Fonkwa-Moundjongui tackles incest in the movie "Breach of Trust".. www.h237xclusive.com. Archived from the original on 28 September 2017. Retrieved on 27 September 2017.
  3. Movie: The Revolutionary Movie Set To Change The Face Of Cameroon Movie Industry "Breach Of Trust" Hits Big Screens In London This Summer.... www.missginapromotes.com. Archived from the original on 2017-09-28. Retrieved on 2022-06-17.
  4. Mammypi FashionTV: Cameroon's #1 Fashion & Entertainment Platform (11 June 2017).
  5. Princess Brun Njua in Breach of Trust » My Blog / Website. www.ikennaobi.com. Archived from the original on 2017-09-28. Retrieved on 2022-06-17.
  6. https://www.ghanamma.com/2017/05/18/breach-of-trust-to-be-premiered-in-uk/
  7. Cameroon Career Women Awards. Cameroon Career Women Awards. Archived from the original on 2018-08-31. Retrieved on 2022-06-17.
  8. REFLECTIONS. www.sakerpride.com.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Roseline Fonkwa on Facebook