Gaa na ọdịnaya

Rosemary Marcus

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rosemary Marcus
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereRosemary Dezie
Aha ezinụlọ yaMarcus Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya4 Ọktoba 1993 Dezie
Ebe ọmụmụRivers state Dezie
Ọrụ ọ na-arụsport cyclist Dezie
Ụdị egwuregwucycle sport Dezie
So na2014 in women's road cycling, 2019 in women's road cycling, 2023 in women's road cycling Dezie

 Templeeti:Infobox cyclistRosemary Marcus bụ nwanyị Naịjiria na-agba ịnyịnya ígwè.[1] O ritere ihe nrite ọla edo mgbe ọ na-anọchite anya Naịjiria na ihe omume ịgba ịnyịnya ígwè nke ụmụ nwanyị n'akụkụ Happiness Okafor, Glory Odiase, na Gripa Tombrapa na 2015 All-Africa Games na Congo Brazzaville .[2]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Kazeem Busari. "Ajibade wins Cyclefest Championship", The Punch, 17 June 2013. Retrieved on 11 September 2015.
  2. "All Africa Games: Team Nigeria women win gold in cycling", Vanguard, 10 September 2015. Retrieved on 11 September 2015.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]