Rosemary Mbabazi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rosemary Mbabazi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịRwanda Dezie
Aha enyereRosemary Dezie
aha ezinụlọ yaMbabazi Dezie
Ebe ọmụmụRwanda Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Youth and Culture Dezie
ebe agụmakwụkwọMakerere University Dezie
Ebe obibiKigali Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012 Dezie
Rosemary Mbabazi

Rosmary Mbabazi, bụ nwanyị ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Rwanda, onye jere ozi dị ka Minista na-ahụ maka ndị ntorobịa na kansụl Rwanda, kemgbe ụbọchị 31 Ọgọst 2017.[1]

Mbabazi nwere nzere bachelọ na agụmakwụkwọ, nke ọ nwetara na Mahadum Makerere, na Kampala, Uganda. O nwekwara Master of Business Administration, site na ụlọ ọrụ dị na United Kingdom.[2]

Site n'afọ 2009 ruo afọ 2011 ọ rụrụ ọrụ dị ka Onye isi nke ngalaba nkwalite itinye ego na Rwanda Development Board. N'afọ 2011, a họpụtara Rosemary Mbabazi ka ọ bụrụ onye nlekọta nke Ụlọ nkwari akụ nke Umubano na onye isi oche nke Soprotel, ụlọ ọrụ jikọtara aka n'etiti gọọmentị Rwanda na Libya.[2] N'ọnwa Febụwarị afọ 2012, a họpụtara ya ka ọ bụrụ odeakwụkwọ na-adịgide adịgide na Ministry of Youth and ICT, na-eje ozi n'ọnọdụ ahụ ruo n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2017, mgbe a kpọfere ya na Ministry of Trade, Industry and East African Community Affairs (MINEACOM), dị ka odeakwụkwọ na'adịgide adị ndụ.[2][3]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kagire (31 August 2017). Women make up more than half of Kagame's new Cabinet. Retrieved on 1 September 2017.
  2. 2.0 2.1 2.2 MYICT (2016). Mbabazi Rosemary. Rwanda Ministry of Youth & ICT (MYICT). Archived from the original on 2 September 2017. Retrieved on 1 September 2017.
  3. MINEACOM (7 February 2017). Innocent Safari outgoing Permanent Secretary handed over office to Rosemary Mbabazi. Rwanda Ministry of Trade, Industry and East African Community Affairs (MINEACOM). Archived from the original on 4 January 2018. Retrieved on 1 September 2017.