Rosina Komane

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rosina Komane
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie
kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/rosina-ntshetsana-komane/ Dezie

Rosina Ntshetsana Komane bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa bụ onye bụ onye omeiwu (MP) na National Assembly of South Africa kemgbe Mee, na afọ 2019.[1] Komane bụ onye otu Economic Freedom Fighters.

N'ọnwa Juun afọ 2019, a họpụtara ya dị ka onye nnọchi anya Kọmitii Na-ahụ Maka Nkwado.[2] Ọ ghọrọ onye nnọchi anya Kọmitii Portfolio na Public Enterprises na 6 Mee, na afọ 2020.[3] A họpụtara Komane na Kọmitii Portfolio na Public Service and Administration, Performance Monitoring & Evaluation na 4 Septemba, na afọ 2020.[3]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. National Assembly Members. Parliamentary Monitoring Group. Retrieved on 26 November 2020.
  2. announcements, tablings and committee reports - APRAV. APRAV. Retrieved on 26 November 2020.
  3. 3.0 3.1 Rosina Ntshetsana Komane. People's Assembly. Retrieved on 26 November 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]