Roukaya Mahamane

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Roukaya Mahamane
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNiger Dezie
obodo maka egwuregwuNiger Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Jenụwarị 1997 Dezie
Ebe ọmụmụNiamey Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-egwu mmiri Dezie
ụdị egwuregwuigwu mmiri Dezie
so naswimming at the 2020 Summer Olympics – women's 50 metre freestyle, swimming at the 2016 Summer Olympics – women's 50 metre freestyle Dezie

Roukaya Moussa Mahamane (amụrụ ya na 13 Jenụwarị 1997 na Niamey) bụ onye Naijiria na-egwu mmiri.[1] O sonyere na asọmpi mita nke iri ise nke ụmụ nwanyị na 2016 Summer Olympics, ebe ọ nọ n'ọnọdụ nke onye nke mmadụ iri asatọ na atọ na oge nke 36.50 sekọnd, ihe ndekọ mba.[2] Ọ gakwaghị n'ihu na ọkara ikpeazụ.

N'afọ 2019, ọ nọchitere anya Niger na World Aquatics Championships nke e mere na Gwangju, South Korea. O sonyere na asọmpi mita iri is nke ụmụ nwanyị na otu narị nke ụmụ nwanyị.[3][4] N'ihe omume abụọ ahụ, ọ gara n'ihu ịsọ mpi na ọkara ikpeazụ.[3][4]

O sonyere na asọmpi mita 50 nke ụmụ nwanyị na 2020 Summer Olympics.[1]

Ọ nọchitere anya Niger na 2022 World Aquatics Championships nke e mere na Budapest, Hungary.[5] O sonyere na asọmpi mita 50 nke ụmụ nwanyị na 100 nke ụmụ nwanyị.[5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Swimming MOUSSA MAHAMANE Roukaya - Tokyo 2020 Olympics (en-us). Olympics.com/tokyo-2020/. Tokyo Organising Committee of the Olympic and Paralympic Games. Archived from the original on 15 August 2021. Retrieved on 2021-08-15. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. Roukaya Mahamane. Rio 2016. Archived from the original on 25 August 2016. Retrieved on 22 August 2016.
  3. 3.0 3.1 Women's 50 metre freestyle – Heats – 2019 World Aquatics Championships. 2019 World Aquatics Championships. Archived from the original on 26 July 2020. Retrieved on 26 July 2020.
  4. 4.0 4.1 Women's 100 metre freestyle – Heats – 2019 World Aquatics Championships. 2019 World Aquatics Championships. Archived from the original on 26 July 2020. Retrieved on 26 July 2020.
  5. 5.0 5.1 Swimming – Results Book. 2022 World Aquatics Championships. Archived from the original on 6 July 2022. Retrieved on 14 July 2022.

Àtụ:S-start

Àtụ:S-sports Àtụ:Succession box Àtụ:S-end