Ruffine Tsiranana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ruffine Tsiranana

Ruffine Tsiranana (amụrụ na abali iri na ato, na onwa abuo na afo 1939, na Ambohimarina, Mandritsara nwua na ubochi iri abuo na ato nke onwa abuo na ago 2019, na Paris) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Madagascar. Ọ bụ onye otu omebe iwu nke Madagascar maka mpaghara Sofia. Ọ bụ nwa nwanyị nke onye isi ala Madagascar nwụrụ anwụ, Philibert Tsiranana, na onye bụbu nwanyị mbụ nke Madagascar, Justine Tsiranana.[1][2]