Rufus Godwins

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rufus Godwins
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereRufus Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie

Rufus NkereAwaji Godwins bụ onye ọka iwu na onye ọrụ gọọmentị na Rivers State, Nigeria. Rufus NkereAwaji Godwins onye ọrụ gọọmentị Rivers State, Nigeria Ọ bụbu onye isi ọrụ n'okpuru nchịkwa nke Gọvanọ Ezenwo Wike. Onye isi ọrụ Gọvanọ Ezenwo Wike[1][2] Tupu nhọpụta ya, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nduzi nke ndị ọkàiwu ọha na eze na Rivers State. Ọ gara n'ihu na-eje ozi dị ka odeakwụkwọ na-adịgide adịgide nke Rivers State Ministry of Environment na dị ka Solicitor-General & Permanent Secretary nke Rivers Steeti Ministry of Justice. Rivers State Ministry of Environment Rivers State Minister of Justice[3][4]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị si Rivers State

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Wike Swears In New Head of Service", First Africa News, 16 July 2015. Retrieved on 16 July 2015.
  2. National Assembly charged on amendment of NOSDRA (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-02-19). Retrieved on 2022-02-23.
  3. Nengia. "TIMA-RIV, Environment Ministry Partner On Street Trading", The Tide, 2 March 2011. Retrieved on 16 July 2015. “In his remarks, the permanent secretary, Rivers State Ministry of Environment, Rufus Godwins, Commended TIMA-RIV for the partnership initiative with his ministry”
  4. "Dame Benebo Honoured", Government of Rivers State. Retrieved on 16 July 2015. “Speaking at the occasion the new Solicitor- General and Permanent Secretary of Ministry of Justice, Barr. Rufus Godwins”

Àtụ:Wike Cabinet