Jump to content

Ruhsar Pekcan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ruhsar Pekcan (amụrụ 1958) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye injinia eletrik nke jere ozi dị ka onye minista azụmaahịa nke Turkey n'etiti 2018 na 2021.

Ọrụ ọkachamara

[dezie | dezie ebe o si]

Pekcan malitere ọrụ aka ya isonye na ụlọ akụ mmepe na itinye ego ( Turkish). Mgbe ọ rụsịrị ọrụ n'ọkwa dị iche iche n'ọtụtụ ụlọ ọrụ, ọ ghọrọ onye so na bọọdụ ndị isi. Na 2005, ọ kwadoro ụlọ ọrụ injinia, nke na-enye pipeline maka mmiri ọñụñụ, ogbugba mmiri n'ubi, mmanụ ala na gas. Ọ bụ ya bụ onye isi njikwa nke ụlọ ọrụ ahụ.

Ọ bụ onye isi oche nke kansụl azụmahịa Turkey-Syria nke Turkish Foreign Economic Relations Corporation ( Turkish , DEİK) ugboro atọ. Ọ jere ozi dị ka onye isi oche nke kansụl azụmahịa Turkey-Jordan, yana onye so na bọọdụ ndị isi nke Turkey-Iraq na Turkey-Libya kansụl azụmahịa nke otu ụlọ ọrụ. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye osote onye isi oche nke kọmitii ndị ọchụnta ego ụmụ nwanyị na Union of Chambers and Commodity Exchanges of Turkey (TOBB), yana onye so na kọmitii ndị inyom na-azụ ahịa na Istanbul Chamber of Commerce (İTO) yana ụfọdụ ụlọ ọrụ azụmaahịa ndị ọzọ.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]

onye so na bọọdụ ndị isi. Na 2005, ọ kwadoro ụlọ ọrụ injinia, nke na-enye pipeline maka m

Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "h1" defined in <references> is not used in prior text.

Kpọpụta njehie: <ref> tag with name "c1" defined in <references> is not used in prior text.