Ruksana Osman
Ọdịdị
Ruksana Osman bụ Prọfesọ na osote onye isi ala na Mahadum nke Witwatersrand, Johannesburg, South Africa.[1] Tupu mgbe ahụ, ọ bụ Dean nke Faculty of Humanities na Mahadum nke Witwatersrand, Johannesburg, South Africa. Ọ bụkwa onye isi ụlọ akwụkwọ agụmakwụkwọ na Mahadum Witwatersrand. Ọ bụ onye a họpụtara na Academy of Science, South Africa.[2][3]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọkachamara Osman bụ na agụmakwụkwọ dị elu, Research Led Teacher Education na Teaching and Learning in Higher Education. Ọ na-elekwasị anya na ikpe ziri ezi, ohere na ihe ịga nke ọma na onye nkuzi na agụmakwụkwọ ka elu.[3] O dere akwụkwọ atọ. Ọ na-ejekwa ozi dị ka onye nhazi nke UNESCO Research Chair na Teacher Education for Diversity and Development . [3]
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- "Ruksana Osman". The conversation. Eweputara 5 Jenuwari 2018.
- "ASSAF ndi otu". www.assaf.org.za. eweputara 5 Jenuwari 2018.
- Johannesburg, Mmahadum nke Witwatersrand. "Ruksana.Osman@wits.ac.za-Wits Mmahadum". www.wits.ac.za eweputara 5 Jenuwari 2018.
- ↑ Ruksana Osman (en). The Conversation. Retrieved on 5 January 2018.
- ↑ ASSAF Members (en-gb). www.assaf.org.za. Retrieved on 5 January 2018.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 Johannesburg. Ruksana.Osman@wits.ac.za - Wits University (en). www.wits.ac.za. Retrieved on 5 January 2018.