Gaa na ọdịnaya

Ruth Ogbeifo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ruth Ogbeifo
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereRuth Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Eprel 1972 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Delta Dezie
Ọrụ ọ na-arụweightlifter Dezie
Ụdị egwuregwuweightlifting Dezie
So na2000 Summer Olympics Dezie

▶Listen in Igboⓘ

Ruth Ogbeifo Audioⓘ (onye amụrụ n'abalị iri na asatọ nke ọnwa Eprel n'afọ 1972) bụ onye Naịjirịa ejiri egwuregwu ibuli weti mara .

Na Asọmpi Mba Uwa nke afọ 1999 na katigory kg iri asaa na ise, o ritere ihe nrite ọla nchara na snatch, clean and jerk, na ha dum .[1][2]

O sonyere na-asọmmpị nke Olympic kg iri asaa na ise n’egwuregwu Olimpik n'afọ 2000 wee rite ihe nrite ọla ọcha.[3][4][5]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  2. ↑ "Weight on their shoulders". BBC Sport Online. 2000-08-17. Retrieved 2009-01-21.
  3. ↑ "Colombia picks up historic gold". BBC Sport Online. 2000-09-20. Retrieved 2009-01-21.
  4. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  5. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).