Ryma Mebarki
Ọdịdị
Ryma Mebarki
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Algeria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Jenụwarị 1994 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
| Ụdị egwuregwu | volleyball |
Ryma Mebarki (amụrụ 28, Jenụwarị 1994) bụ nwa agbọghọ Algeria na egwu volleyball. Ọ bụ otu n'ime ndị otu volleyball ụmụ nwanyị nke mba Algeria.
O sonyere na 2015 FIVB Volleyball Ukwu ụwa Prix. N'ọkwa klọb ọ gbara bọọlụ maka MBB n'afọ 2015.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Team Roster – Algeria. FIVB.org. Archived from the original on 21 August 2019. Retrieved on 11 February 2016.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Profaịlụ na FIVB.org