Saent

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Saent bụ okwu e ji a kọwaa mọ kwú màkà onye nsọ. Ni Inglish, okwu a bụ Saint mana maka ni ihi ne okwu nwèrè "ai" dịka Naijiria nwere etụ fa si a kpọ mọ kwú ya di iche sitere etụ ndị Inglish ga kpọ mọ kwú saint, anyi ne de ya ka saent ni Igbo. Ni Inglish, Saent dị iche sitere onye nsọ. Saent bụ ókwú e jị a kọwaa, kwuru maka mọ mara onye nsọ. Onye nsọ bu saent, saent bụ ónyé nsọ.