Safia Boukhima
Ọdịdị
Safia Boukhima
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Algeria |
| Aha n'asụsụ obodo | صفية بوخيمة |
| Aha enyere | Safia |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Jenụwarị 1991 |
| Ebe ọmụmụ | Béjaïa |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | outside hitter |
| Ụdị egwuregwu | volleyball |
| So na | 2012 Summer Olympics, 2008 Summer Olympics |
Safia Boukhima (Arabic; amụrụ na Jenụwarị 10, 1991, n'imeBéjaïa) bụ onye Algeria na egwu volleyball. Ọ na egwuri egwu dị ka onye na agba ọsọ.[1][2] Ọ bụ akụkụ nke otu egwuregwu volleyball nke Algeria ugboro abụọ, n'ime 2008 na 2012.[1][3][4]
Ihe ọmụma klọb
[dezie | dezie ebe o si]Klọb dị ugbu a : GSPex MCA) (Algeria)
Klọb izizi : ASW Bejaia (Algeria)
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 2008 Women's Olympic Games - ALG / Algeria - Team Composition. International Volleyball Federation. Retrieved on July 25, 2012.
- ↑ Safia Boukhima. International Volleyball Federation. Retrieved on July 25, 2012.
- ↑ Safia Boukhima. Sports Reference LLC. Archived from the original on April 18, 2020. Retrieved on July 25, 2012.
- ↑ Safia Boukhima. Official site of the London 2012 Olympic and Paralympic Games. Archived from the original on July 26, 2012. Retrieved on July 25, 2012.