Safinatu Buhari
Ọdịdị
Safinatu Buhari
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Disemba 1952 |
| Ebe ọmụmụ | Jos |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 14 Jenụwarị 2006 |
| Dị/nwunye | Muhammadu Buhari |
| Ọkwá o ji | First Lady of Nigeria |
Safinatu Buhari (née Yusuf) (11 December 1952 – 14 January 2006) bụ Nigerian ma bụrụkwa onye nkuzi na nwunye onye isi obodo Naijiria a na akpọ First Lady of Nigeria n'asụsụ oyibo, site na 1983 ruo 1985. Ọ bụ nwunye Muhammadu Buhari.