Saidat Adegoke
Ọdịdị
Saidat Adegoke
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Septemba 1985 |
| Ebe ọmụmụ | Ilorin |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọkwá o ji | winger |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | FC Como Women, ACF Trento, ACF Milan, AC Milan, Nigeria women's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| Mba osi | Ilorin |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Saidat Adegoke (amụrụ 24 Septemba 1985 na Ilorin, Kwara State) bu onye n’agba bọọlụ nke ala Naijiria.[1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Adegoke n'afọ 2007 gbaara ndi Remo Queens bọọlụ na Nigeria, na Italian Serie A ọ gbaara ACF Trento. Mgbe ọ gbachara ACF Trento ebe o nyelu goolu atọ, ya gaa ACF Milan na 2008[2]. Na Milan, o nyelu goolu iri na itoolu[3] mecha banye na FCF Como 2000.[4]
Mba
[dezie | dezie ebe o si]Kemgbe afọ 2010 ka ọ nọ n'otu ndị ụmụnwaanyị n'agbaara Naịjirịa bọl.[5]