Jump to content

Sakito, Nagasaki

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

N'ihe dị ka afọ 2003, obodo ahụ nwere ọnụ ọgụgụ mmadụ dị puku abụọ, otu narị na iri abụo na isii, na njupụta nke mmadụ dị otu narị na iri ise mara irí ise na asaa km2 . Ngụkọta mpaghara ahụ dị  km2 iri na anọ mara irí na abụọ.

N' onwa Epril nke mbụ n'afọ 2005, Sakito, yana obodo Saikai nke bụbu Ōseto, Ōshima na Seihi niile si na Nishisonogi District , jikọtara ya iji mepụta obodo Saikai . [1]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ホーム|西海市 (ja). 西海市. Retrieved on 2024-02-15. “西海市は、平成17年4月1日に旧西彼町と旧西海町、旧大島町、旧崎戸町、旧大瀬戸町の5町が対等合併し、人口26,652人(2021年5月末日現在住基人口)の新たな市として誕生しました。”