Salad Mechouia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Salad Mechouia

Mechouia salad (Arabic: , : salata mashwiya, "salad e siri esi") bụ saladị Tunisian. Nri mbụ ama ama sitere na mba Tunisia, mba dị na Ugwu Afrika nke nwere mmasị na ụtọ, a na-eri ya karịsịa n'oge ọkọchị, ọ bụkwa akwụkwọ nri e siri esi, tomato, ose, yabasị na saladị galik, nke nwekwara ike ịnwe ihe okụkụ akwa. A na-esi ha n'ọkụ ma ọ bụ n'elu stove wee gwakọta ha ọnụ, tinye ha ihe na-atọ ụtọ, mgbe ahụ a na-agbakwunye tuna na mmanụ oliv, mgbe ụfọdụ a na-etinye àkwá esiri esi maka ịchọ mma.

Uru ahụike Nri a[dezie | dezie ebe o si]

Slata Mechouia bụ isi ihe oriri nke antioxidant lycopene nke metutara ọtụtụ uru ahụike, gụnyere mbelata ihe ize ndụ nke ọrịa obi na ọrịa kansa. Ha bụkwa nnukwu isi iyi nke vitamin C jupụtara, potassium, folate na vitamin K. Ọ nwere fibar, vitamin E na C. Ndị Ugwu Afrika na-eji ya belata ọzịza na ọgwụgwọ ọrịa.[1][2][3][4][5]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta salad Arabic
  •  Food portal
  •  Africa portal

Edemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Tunisian Grilled Salad (Slata Mechouia) | Kitchen Vignettes | PBS Food", PBS Food, 2016-07-06. Retrieved on 2017-04-18. (in en-US)
  2. "Salad Mechouia Tunisian Salad) Recipe - Food.com". Retrieved on 2017-04-18.
  3. TUNISIAN SALADE MECHOUIA (en-US). Epicurious. Archived from the original on 2017-04-19. Retrieved on 2017-04-18.
  4. Ottolenghi (2016-07-30). Yotam Ottolenghi's summer salads to make you smile. the Guardian. Retrieved on 2017-04-18.
  5. "Tunisian 'Mechouia' salad", food:recipes. Retrieved on 2017-04-18. (in en)