Gaa na ọdịnaya

Salah Obaya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Salah Obaya
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịEgypt Dezie
Ọrụ ọ na-arụọkà mmụta sayensị Dezie
Ihe nriteFellow of the African Academy of Sciences Dezie

Salah Sabra A. Obayya bụ Ọkammụta si mba Ijipt n'isi ọmụmụ Photonics na onye nduzi nke Center for Photonics and Smart Materials na Zewail City of Science and Technology.[1][2] Ọ bụ onye òtù African Academy of Sciences, Optical Society of America, Institute of Electrical and Electronics Engineers (IEEE), na Society of Photographic Instrumentation Engineers[2][3][4]

Agụmakwụkwọ Ya

[dezie | dezie ebe o si]

Ọkammụta Salah nwetara nzere B.Sc na M.Sc ya n'isi ọmụmụ Electronics and Communications Engineering na Mahadum Mansoura n'afọ 1991 na 1994 n'otu n'otu.[5] O nwetara nzere ọkankuzi ya n'afọ 1999 n'okpuru nlekọta nkwonkwo nke Mahadum City dị na London na Mahadum Mansoura, Egypt.[1][2][5]

Ọrụ Ya

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2012, Ọkammụta Salah sonyeere Zewail City of Science and Technology, ebe ọ bụ Ọkammụta na onye nduzi nke Center for Photonics na Smart Materials ugbua. Agbanyeghị, tupu osonye ụlọ ọrụ ahụ, ọ kụziri na Mahadum Brunel, London, Mahadum Leeds, na [[w:|Mahadum South Wales] ebe emere ya onye isi mmalite nke Photonics and Broadband Communications (PBC) Research Center.[2][3][5]

Mmekọrịta na Òtù Ndị O Sogasị na Ha

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye òtù Egypt Society of Optical Science and Applications (ESOSA), Institute of Engineering and Technology, Institute of Physics, Higher Education Academy, na Institute of Electric and Electronics Engineers na Society, Wales Institute of Mathematical and Computational Sciences, Optical Society of America (OSA), International Society for Optical Engineering (SPIE) na onye òtù Applied Computical Electromagnetics Society (ACES).[2][3][5]

Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2017, ọ ritere Khalifa Award maka Ọkammụta Arab ọpụrụiche na nnyocha sayensị. N'afọ 2019, ọ ritere akara ugo mmụta sayensị na nka nke izizi na ihe nrite ekele steeti na ngalaba sayensị injinia. N'afọ 2021 o ritere African Union Kwame Nakroma Awards maka Ọkachamma n'agụmakwụkwọ.[6]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 %20Smart%20 Akụrụngwa,%20Zewail%20Obodo. "Prof. Salah Obayya [Biography]". Zewail Obodo Sayensị na Nkà na Ụzụ. Retrieved 2022-11-20. {{cite cite web}}: Check |url= value (help)
  2. 1 2 3 4 5 [https:/ /www.zewailcity.edu.eg/main/content.php?lang=en&alias=professor_salah_obayya "Prọfesọ Salah Obayya"]. Zewail City of Science and Technology. Retrieved 2022-11-20. {{cite cite web}}: Check |url= value (help)
  3. 1 2 3 .aasciences.africa/fellow/obayya-salah "Obayya Salah | The AAS". African Academy of Sciences. Retrieved 2022-11-20. {{cite cite web}}: Check |url= value (help)
  4. ↑ [https ://spie.org/profile/Salah.Obayya-24477?SSO=1 "Salah Sabry Obayya"]. Society of Photographic Instrumentation Engineers. Retrieved 2022-11-20. {{cite cite web}}: Check |url= value (help)
  5. 1 2 3 4 Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Citation/CS1/Suggestions' not found.
  6. ↑ Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:Citation/CS1/Suggestions' not found.