Salam Atilola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Salam Atilola
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Febụwarị 1996 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuShooting Stars SC Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Salam Atilola (amụrụ n'ubochi 2 n'ọnwa Febrụwarị n'afọ 1996 na Saki, dị na Naijiria onye ya na Crown , [1] Shooting Stars FC, MFM FC nwere obere oge egwuregwu nke ha niile nọ na Otu Mba Naijiria ma e wezụga Abia Warriors FC nọ na Nkewa nke Mbụ nke Naijiria bụ ndị mechara chuo ya n'ọrụ maka arụmọrụ na adịghị mma. Atilola Abdulsalam Tunde onye banyere Abia Warriors n'oge Premier League Naijiria nke ọnwa Febụwarị n'afọ 2019 na ngafe n'etiti oge debara nani goolu 3 site na egwuregwu 8 [2] na oge 2018/19. A chụrụ ya n'oge 2019/20 site na Abia Warriors FC n'ọnwa Jenụwarị maka arụmọrụ na adịghị mma ka ọ gbara egwuregwur 15 na-enweghị goolu o nyere dị ka Striker.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Salam Atilola bụ onye ọkpọ ụkwụ ekpe site n'afọ. Karamone chọpụtara ya. Ọ malitere mpụta mbụ egwuregwu bọọlụ ọkachamara ya na Crown n'oge 2012/13, emechara chụọ ya [3] a chụrụ ya ma o mesịa bịanyere Shooting Stars FC aka n'oge 2013/14 mgbe a chụrụ ya n'ọrụ. Ọ gbakwara bọọlụ na MFM FC na Otu Nkewa nke abụọ nke Naijiria n'oge 2014/15 ma emesịa chụọkwa ya n'ọrụ maka arụmọrụ ya erụchaghi eru.

.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

Ebenleta mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. 3SC to Sack 9 Players (3 April 2014). Archived from the original on 17 February 2020. Retrieved on 23 March 2022.
  2. https://www.flashscore.com/r/?t=4&id=Grni6reR/
  3. 3SC to Sack 9 Players (3 April 2014). Archived from the original on 17 February 2020. Retrieved on 23 March 2022.