Salamat Ahuoiza Aliu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Salamat Ahuoiza Aliu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1980 Dezie
Ebe ọmụmụIlorin Dezie
Ọrụ ọ na-arụneurosurgeon Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ilorin Dezie

Salamat Ahuoiza Aliu bụ dọkịta na-arụ ọrụ ka Sọjọn na Naịjirịa.

Mmalite ndu na mmuta[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Salmat Ahuoiza Aliu na Ilorin n'afọ 1980, mana ọ bụ onye Okene, Kogi State[1]. Ọ guru akwụkwọ na ụlọ ọgwụ Mahadum Ilorinnweta dịgịrị mbụ ya. Azụrụ ya azụ dika onye sọjọn na Mahadum Usmanu Danfodiyon'aka Prof. BB Shehu. [2]

Ọrụ ahụike[dezie | dezie ebe o si]

Aliu bụ nwanyị mbụ dọkịta na-arụ dika sọjọn na West Afrika. Ọ bụkwa nwaafọ nwanyị izizi azụrụ azụ ka sọjọn na Nigeria. Ọ na-arụ ọrụ n'ụlọ ọgwụ nke Mahadum Illorin.[3]

Onyinye na nweta[dezie | dezie ebe o si]

A kacha mara ya maka ọrụ ya pụrụ iche dịka dibia bekee na omume ịgba ụmụ nwanyị ume isonye na ọmụmụ ọgwụ. Aha Aliu sonyere na mmadụ 100 kachasị nke afọ site n'aka otu ndị ọha na-eze nke Arewa na 2016.[4]

Ndụ ya n'ime[dezie | dezie ebe o si]

Aliu lụrụ di ma mụọ ụmụ.

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]