Salma Amani

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Salma Amani
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrance, Morocco Dezie
aha n'asụsụ obodoSalma Amani Dezie
Aha enyereSalma Dezie
aha ezinụlọ yaAmani Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Novemba 1989, 28 Jenụwarị 1989 Dezie
Ebe ọmụmụRabat Dezie
Asụsụ obodoBerber languages Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Berber languages Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Salma Amani (Arabic, amụrụ n'abalị iri abụọ na asatọ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1989) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na agba dịka onye na agba ọsọ n'etiti maka Division 2 Féminine club Metz na otu ụmụ nwanyị nke Morocco. O nwekwara nwa amaala France.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Amani gbara ọsọ maka Morocco na ọkwa dị elu n oge asọmpi iko mba Afrịka nke ụmụ nwanyị nke afọ 2016 (agba nke mbụ).[1]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]