Salvador Dalí

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Salvador Dali (1904-1989)

  Salvador Domingo Felipe Jacinto Dalí i Domènech, Marquess of Dalí of Púbol[lower-alpha 1] gcYC (11 Mee 1904 23 Jenụwarị 1989), nke a maara dị ka Salvador Dalí (/ˈdɑːli, dɑːˈliː/ DAH-lee, dah-LEE, Catalan: , Spanish: [salβaˈðoɾðaˈli]), bụ onye na-ese onyinyo na-ma ama ama maka nkà ya.


A na-ewere Dali dị ka otu n'ime ndị na-ese ihe kachasị mkpa nke narị afọ nke 20. Ọ bụ onye omenkà Surrealist kacha ama ama, ọrụ ya enweela mmetụta dị ukwuu n'ụdị okwu nka ọgbara ọhụrụ.[1][2]

  1. Salvador Dalí Art, Bio, Ideas. The Art Story. Retrieved on 2023-09-03.
  2. Salvador Dali | Biography, Art, Paintings, Surrealism, & Facts | Britannica (en). www.britannica.com (2023-08-15). Retrieved on 2023-09-03.