Sambo Junaidu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sambo Junaidu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ọrụ ọ na-arụIslamicist Dezie

Prọfesọ Sambo Wali Junaidu bụ ọkà mmụta nke Islam na Arabic Literature. [1] bụ onye Wazirin Sokoto nke iri na atọ na onye isi oche nke Kọmitii ndụmọdụ gbasara okpukpe, Kansụl Sultanate nke Sokoto. [2][3] bụbu onye nkuzi na Ngalaba Ọmụmụ Arabic nke Mahadum Usmanu Danfodiyo, Sokoto, na onye isi oche nke Kọmitii Ịhụ Ọnwa na Ndụmọdụ na Kansụl Sultanate. [4] nọchiri nwanne ya nwoke nke okenye Alhaji Usman Junaidu, nke iri na abụọ Wazirin Sokoto, onye nwụrụ na 2017.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Sambo Junaidu Archives - Premium Times Nigeria. Premium Times Nigeria.
  2. Encomiums as Junaidu is turbaned the 13th Wazirin Sokoto. Dailytrust.com.ng (2017-12-10). Archived from the original on 2017-12-10. Retrieved on 2018-07-19.
  3. Prof Sambo Junaidu is new Wazirin Sokoto. www.dailytrust.com.ng. Archived from the original on 2018-07-19.
  4. Late Wazirin Sokoto Junaidu buried - Vanguard News (20 October 2017).