Sami Ahmed Khalid

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sami Ahmed Khalid
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSudan Dezie
Ebe ọmụmụOmdurman Dezie
Ọrụ ọ na-arụpharmacognosist Dezie
ụdị ọrụ yaphytochemistry, drug discovery, neglected tropical disease Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Khartoum Dezie
Ihe nriteFellow of the African Academy of Sciences, TWAS fellow Dezie

Sami Ahmed Khalid FAAS FTWAS(Àtụ:Lang-ar) bụ Ọkammụta si mba Sudan n'isi ọmụmụ pharmacognosy sitere na Mahadum Sayensị na Teknụzụ.[1][2]

Mmalite Ndụ na agụmakwụkwọ Ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Khalid na [[w:|Omdurman], Sudan. Ọ gụchara ma nweta nzere B.Sc na M.Sc ya n'isi ọmụmụ pharmacognosy site na Mahadum Szeged n'etiti afọ 1968 na 1974. Ọ laghachiri na Sudan wee sonye na ngalaba nke Pharmacognosy na Mahadum Khartoum n'afọ 1977 dị ka onye nkuzi inyeaka.[3][4]

Khalid malitere ịchụso nzere PhD ya na 1979 na ngalaba Pharmaceutical Chemistry, na Mahadum Strathclyde, wee gụchaa n'afọ 1982. Ọ laghachiri na Sudan ọzọ wee sonye na Ngalaba Pharmacognosy na Mahadum Khartoum dịka Ọkammụta enyemaka. Ọ ghọrọ ọkammụta osote n'afọ 1985, e wee nye ya ihe nrite ịbụ onye òtù Alexander von Humboldt sitere na Ngalaba Structural Chemistry, Mahadum Ruhr, Bochum, n'afọ 1987. O mechara laghachi Sudan ka ọ bụrụ ọkammụta na Mahadum Khartoum n'afọ 1992.[5][6] Khalid ghọrọ onye isi nke ngalaba ọmụmụ mmepụta na orire ọgwụ n'etiti afọ 1992 na 1994. Dị ka ebe Nọvemba 2022, Khalid bụ onye isi ngalaba ọmụmụ mmepụta na orire ọgwụ na Mahadum Sayensị na Teknụzụ (Sudan).[7][8]

Khalid bụ onye ndụmọdụ sayensị nye International Foundation for Science (IFS).[9]

Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Khaid ka ọ bụrụ onye òtù World Health Organisation,[10] onye òtù African Academy of Sciences (FAAS) n'afọ 2014,[5] na onye òtù The Word Academy of Sciences (FTWAS) n'afọ 2018.[11]

Akwụkwọ Ndị O bipụtara Ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Scholia

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. [https:// scholar.google.com/citations?user=vRcHHLwAAAAJ&hl=en Sami Ahmed Khalid].
  2. AuthorAID - Nduzi na imekota. Archived from the original on 2022-11-14. Retrieved on 2023-12-23.
  3. .html سيرة 1ذاتية..البروفيسور سامى احمد خالد احمد مصطفى (Arabic).
  4. Loop | Sami Ahmed Khalid.
  5. 5.0 5.1 khalid-sami-ahmed Khalid Sami Ahmed | The AAS.
  6. Àtụ:Cite webụ
  7. Àtụ:Cite webụ
  8. Sami Khalid (25 Nọvemba 2019).
  9. /contact/6411/ AuthorAID - Mentoring and Collaboration.
  10. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named :12
  11. .org/directory/khalid-sami-ahmed Khalid, Sami Ahmed.