Samson Gombe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Samson Gombe
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịKenya Dezie
Aha enyereSamson Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Novemba 1938 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya4 Febụwarị 1989 Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic Dezie
ebe agụmakwụkwọMakerere University, University of London Dezie
Onye òtù nkeThe World Academy of Sciences Dezie
Ihe nriteFellow of the African Academy of Sciences, Fellow of the Kenya National Academy of Sciences, TWAS fellow Dezie

Samson Gombe FAAS FTWAS(5 Nọvemba 1938 – 4 Febụwarị 1989) bụ Ọkammụta n'isi ọmụmụ Biological Systems and Organisms si mba Kenya. Ọ bụ onye òtù The Third World Academy of Science na Onye òtù Ntọala na odeakwụkwọ nke African Academy of Sciences.

Mmalite Ndụ na Agụmakwụkwọ Ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Gombe na 5 Nọvemba 1938 na Seme, Kisumu, Kenya.[1][2] Ọ gara ụlọ akwụkwọ Maseno, College Makerere n'etiti afọ 1958 na 1960 wee gụchaa site na Mahadum London (1961-9167) na Mahadum Cornell (1969-1972) [3][4][5]

Ọrụ na Ime Nnyocha Ya[dezie | dezie ebe o si]

Gombe bụụrụ onye nkuzi na ngalaba Animal Physiology, Mahadum Nairobi site n'afọ 1968 ruo mgbe ọ nwụrụ na 4 Febụwarị 1989, ọ dị afọ iri ise, mgbe ọrịachara obere ọrịa.[1][6][7][8]Gombe bụ otu n’ime ndị malitere African Academy of Sciences n'afọ 1985, ma mesịa ghọọ odeakwụkwọ/Scientific General (1987–1989)[9] na odekọ-ego (1987–1989).[3][10][11] Ọ bụ osote odekọ-ego akwanyeere ùgwù nke Kenya National Academy of Science.[12] Gombe lekwasịrị anya karịa na reproductive physiology, endocrinology, malnutrition, mineral deficiency, ajọ ọrịa na-efe efe na gburugburu ebe obibi na nke nje nwere ike ibute enweghị ọmụmụ.[13][4][14][15]

Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya[dezie | dezie ebe o si]

Gombe bụ onye òtù ntọala nke African Academy of Sciences ka ọ malitere na 1985 [3] Onye òtù The World Academy of Sciences kemgbe afọ 1985,[16] na onye òtù Kenya National Academy of Sciences n'afọ 1986.[13]

Akwụkwọ Ndị O bipụtara Ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Scholia

Ihe Ndí Nhụwa Ama[dezie | dezie ebe o si]


Edensibia[dezie | dezie ebe o si]