Samuel Adesina

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Samuel Adesina
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
ConstituencyOdigbo Constituency II
Personal details
BornOndo State, Nigeria
NationalityNigerian
Political partyLabour Party
OccupationLawmaking

Samuel Adesina (1958 ruo Febụwarị 24, 2014) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na onye bụbu onye isi oche nke ụlọ omebe iwu nke Ondo Steeti.[1][2]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Eprel afọ 2011, ọ gbara ọsọ maka oche nke mpaghara ya, Odigbo Constituency II ma merie na ikpo okwu nke Labour Party. Na Mee 29, 2011, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche nke nzukọ ahụ.[3] Ọ rụrụ ọrụ a afọ atọ ruo mgbe ọ nwụrụ na Febụwarị 24, 2014, mgbe ọ dị afọ iri ise na isii site na ọrịa kansa afọ.[4][5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ondo State House Speaker Samuel Adesina Dies. African Spotlight. Archived from the original on 1 July 2016. Retrieved on 21 April 2015.
  2. Ondo Speaker Samuel Adesina is dead - TV CONTINENTAL. tvcontinental.tv. Archived from the original on 7 July 2014. Retrieved on 21 April 2015.
  3. Ondo Assembly speaker, Adesina, dies. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 25 February 2014. Retrieved on 21 April 2015.
  4. Sad news: Ondo state House Speaker dies
  5. BLADDER CANCER IN NIGERIA: WHY SNAILS MATTER