Samuel Okpodu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ


Samuel Okpodu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereSamuel Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Ọktoba 1962 Dezie
Ọrụ ọ na-arụassociation football coach, Onye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Samuel Okpodu (a mụrụ na 7 Ọktoba 1962) bụ onye njikwa bọọlụ Naịjirịa.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Okpodu bụ onye isi nchịkwa nke otu egwuregwu ụmụ nwanyị Naịjirịa na 2003 FIFA Women's World Cup .

Na Machị 2021, a kpọrọ Okpodu onye isi nchịkwa nke Maryland Bobcats FC na National Independent Soccer Association .[1]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Maryland Bobcats FC Announce Sam Okpodu as Head Coach for 2021. Maryland Bobcats (24 March 2021). Retrieved on 24 March 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Samuel Okpodu – FIFA competition record (archived)
  • Samuel Okpodu at Soccerway
  • Samuel Okpodu na Soccerdonna.de (na German)