Gaa na ọdịnaya

Samya Hassani

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Samya Hassani
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịKingdom of the Netherlands Dezie
Aha enyereSamya Dezie
Aha ezinụlọ yaHassani Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Jenụwarị 2000 Dezie
Ebe ọmụmụAmsterdam Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuVV Alkmaar Vrouwen, KAA Gent, SC Telstar, Morocco women's national football team, Morocco women's national under-20 football team Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Samya Hassani (Arabic: حسني, amụrụ na 3 Jenụwarị 2000) bụ onye Morocco a mụrụ na Netherlands nke na agba bọọlụ dị ka onye na aga n'ihu maka SC Telstar na ndị otu ụmụ nwanyị nke Morocco.

Ọrụ klọb

[dezie | dezie ebe o si]

Hassani agbaala bọọlụ maka Alkmaar na Netherlands.

Mgbe otu afọ na egwuri egwu maka klọb Gent nke Belgian Super League ụmụ nwanyị, a mara ọkwa na Hassani ga egwuri ọrụ maka otu Telstar a kpọlitere na Dutch Eredivisie maka oge 2022/23.[1]

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

Hassani mere nke mbụ ya na Morocco na 14 Junnu 2021 na mmeri enyi na enyi n'ụlọ 3-2 na Mali.

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Marokkaans international naar Telstar (nl). Noordhollands Dagblad. Retrieved on 2022-09-04.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Samya Hassani on Instagram