Gaa na ọdịnaya

Sanaâ Mssoudy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sanaâ Mssoudy
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịMorocco Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Disemba 1999 Dezie
Ebe ọmụmụCasablanca Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, French Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuAS FAR women, Morocco women's national football team, Morocco women's national under-20 football team, Morocco women's national under-17 football team Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Sanaâ Mssoudy (Arabic; amụrụ na 30 Disemba 1999) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na agba ọsọ maka ASFAR na otu ụmụ nwanyị nke Morocco.

Ọrụ klọb

[dezie | dezie ebe o si]

Mssoudy agbaala bọọlụ maka ASFAR na Morocco, na-apụta na asọmpi ikpeazụ nke 2021 CAF Njikọ nke ụmụ nwanyị..

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

 

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Sanaâ Mssoudy on Instagram